FeaturedIgbo News

EFCC ga-ebido ịnwụchi ndị dibia oyibo na-edenye akwụkwọ ahụọnwụnwụ adịgboroja- Magu

Pics: @officialefcc
Views

Onyeisi ndị EFCC bụ Ibrahim Mustapha Magu emeela ka o ruo onye ọbụla ntị na ndị EFCC ga-ebido inwụchi dọkịnta ọbụla denyere onye omekome e ji eji akwụkwọ ahụ ọnwụnwụ(doctor’s report) adigboroja iji nyere ya aka gbanahụ ntaramahụhụ ruuru ya.

O mere ka a mara na e nweela ọtụtụ ikpe dị n’ụlọikpe akapịbeghi ọnụ n’ihi akwụkwọ ahụ onwụnwụ ndị dọkịnta ụfọdụ na-edenye ndị omekome a na-enyocha n’ụlọikpe.

Leave a Reply