FeaturedIgbo News

EFCC anwụkọsịa ụmụakwụkwọ ndị nwoke na Nekede Polytechnic

Views

Ndị ọrụ EFCC agaala na Nekede Polytechnic na Tọzde ma nwụchie ọtụtụ ụmụakwụkwọ ndị nwoke n’ụlọ ha.

Ndị EFCC e kwubeghi ihe mere ha jiri nwụchie ụmụ okorobia ndị a n’agbanyeghi na a na-eche na a nwụchiri maka na a na-enyo ha dịka ndị wayo ịntanetị.

Ihe onyonyo e wepụtara n’igwe ịntanetị gosiri ebe ndị EFCC na-akpọrọ ụmụ akwụkwọ ndị n’otu ahịrị.

Lee ihe onyonyo a ebe a:

https://mobile.twitter.com/Amazing_Talker/status/1

Leave a Reply