FeaturedIgbo News

EFCC anwụchie Mmadụ abụọ aha ha dị n’akwụkwọ ndị FBI

Views

Ụlọọrụ ndị  Economic and Financial Crimes Commission (EFCC), Abuja Zonal Office mere ka a mata ụbọchị Tuzdee na ha ejidela  mmadụ abụọ n’ime ndị Naịjiria  77 FBI depụtara aha ha maka iri ọrụ.

Ndị a na-enyo enyo, dị ka  ndị EFCC siri kwu bụ; Chika Augustine na Godspower Nwachukwu, ndị ha kwuru na e jidere na Abuja.

N’ịkwuwapụta njide a na nnọkọ mgbasaozi, onyeisi Zonal ọhụrụ bụ, Mazị Aminu Ado Aliyu kwuru na enwetala $ 35,000 n’aka otu n’ime ha FCC

bụ Chika Augustine.

O kwuru na onye ọzọa  na-enyo enyo, ndịFBI nọ naịede kemgbe ogologo oge ka aka kpaara na Nọvemba 2018, nyochaa ya ma dị njikere ikpe ya ikpe.

N’ijụ ma aga agbanye ndị a na-enyo enyo na ndepụta FBI ụgbọ nwamkpi, Aliyu kwukwara, sị: “Mkpebi a dị n’etiti isi ụlọọrụ EFCC na FBI.

A gụputara nkwupụta ikpe ndị gọọmenti etiti nke 252 gụpụrụ n’August maka ebubo ndị Naịjiria mmadụ 77 na itinye aka na nnukwu nkata izu ohi nde kwuru nde dollar site na ụzọ aghụghọ dị iche iche ma kpatue ego site n’ọwa nzipu ego Los Angeles nke FBI chọpụtara.

Leave a Reply