FeaturedIgbo News

E nyela Chimamanda Adichie nsọpụrụ dị iche na ‘2019 UN Global Leadership Dinner’

Views

Chimamanda Adichie, onye Naijiria na-ede akwụkwọ, onye nwetegoro ọtụtụ nturu ugo n’ihi ọrụ ọma ya, a gbakwunyekwala nturu ugo ọzọ nke ndị UN Foundation Global Leadership.

Chimamanda, kembe 2002 e nwetala nturu ugo ruru iri na isii.

E nyere ya nturu ugo a n’emume 2019 UN Foundations’s Global Leadership Dinner na New York, ụnyahụ.

Leave a Reply