FeaturedIgbo News

E gbuola nwata akwụkwọ UNIBEN mgbe ha na-eme ‘Jean Carnival’

Views

Ọgba aghara dapụtara n’Ugbowo Main Campus nke ndị Mahadum  Benin, na Fraide, mgbe ndị otu ọjọọ gbagburu nwata akwụkwọ nọ agba nke ikpeazụ na Mahadum a.

A chọpụtara na nwokorobịa a na-akpọ ‘Aficionado’, sonyere n’emume ‘Jean Carnival’ nke ụmụakwụkwọ agba nke ikpeazụ ghaziri na Fakọlti nke Artị mgbe a gbara ya egbe n’egedege ihu ya.

A gwara ndị ntaakụkọ na ndị ọchịchị mahadum a gburu ozu Aficionado mgbe ihe mechara.

E kwukwara na ozi a eruola ndị uwe ojii ntị; ha ebidokwala nyocha ozigbo.

Lee ihe eserese nwata akwụkwọ a ebe:

 

 

Leave a Reply