FeaturedIgbo News

DSS ebuo El-Zakzaky na nwunye ya elu elu

Views

Ngalaba na-ahụ maka ọrụ (DSS) akpụrụla Ibrahim El-Zakzaky, onye isi otu Islamic Movement of Nigeria (IMN) (a maara dị ka ndị Shiites), nke si India lọta taa na nwunye ya kpọchie.

A kpụụrụ ha kpọọchie n’ụlọ mkpọrọ ngwa ngwa  ha gbara ụkwụ  n’ọdụ ụgbọelu Nnamdi Azikiwe, Abuja na Fraịde Ọgọst 16, 2019 .

Onye ụko Alakụba na nwunye ya ji ụgbọelu Etiopia rute n’ọdụ ụgbọelu Nnamdi Azikiwe, Abuja tupu elekere iri na abụọ.

Onye isi, Media Forum nke IMN, Ibrahim Musa mere ka ndị nta akụkọ mara na Abuja na ndị ọrụ DSS kpụụrụ onye isi ha.

Leave a Reply