Igbo News

Dogara ayọọ ndi Korea maka enweghi ọrụ di na obodo

Views

Onyeisi ụlo Nnochiteanya bụ Dogara Yakubu agbaala ndi South Korea ume ka ha tinye ego n’ihe gbasara ugbo ka o nwee nye aka ikeputara ndi Naijiria ọrụ. Ọ gara n’ihu sị na ihe Naijiria chọrọ abụghị enyemaka kama ha chọrọ mmekọrịta. Mmekọrịta dịka atụrụ n’anya ga-enye aka iwulite ike nke Afrika. Onye ọka ikpe a gwara ha lebiga anya na ihe gbasara mmanụ ma nyoocha ohere dị na ugbo.

Dogara kwuru ihe ndi a mgbe ọ na-anabata ndi Ọka ikpe Korea n’ulo ọka ikpe n’ụbọchị Fraidee. Site n’okwu Dogara, o mere ka a mara na; azụmahịa Korea na Naijiria, bụ Korea  kacha enwe ihu ọma.

Leave a Reply