FeaturedIgbo News

Dkt. Kikelomo Ogunlela Anunobi azọọla ndụ mmadụ na UK

Views

Dkt. Kikolomo Ogunlela, onye na-arụ n’ụlọ ọgwụ Chesworld Park nke dị n’United Kingdom egosila agwa ọma ya ma na-agba ndi Naijiria ume ka ha na-eme mma.

Dkt. Kikelomo gosiri ụwa ụdị obi mmadụ Naịjiria nwere mgbe ọ zọpụtara ndụ otu nwoke nke nri na-achọ ịgbagbu ebe ya na ndị otu ya gara ịṅụ tii.

Lee ihe ụlọ ọgwụ a kwuru maka nwaanyị a:

Leave a Reply