EntertainmentFeaturedGossips

Enwere m ọkpụkpọ oku – Yul Edochie

Views

Onye na-eme ihe nkiri Naijiria, ma bụrụkwa onye ọchịchị, Yul Edochie, kwuru na ekpugherele ya na Chukwu na-akpọ ya oku n’ihi ihe ndị na-emegasị na ndụ ya ugbu a.

Yul kwuru na a gwara ya nke a oge gara aga ma ihe ndị na-eme na ndu ya ugbu a gosiri na Chukwu na-akpọ ya n’ezie.

Leave a Reply