EntertainmentFeaturedGossips

Cee- cee amalite 2020 ka onye nnọchiteanya ndị Get Fit

Views

Ndị ụlọ ahụmgbasike emeela Cynthia Nwadiora ‘Cee-cee’ onye nnọchiteanya ha maka afọ 2020.

Nwaada a bụ Cee cee gosiri ụwa niile akwụkwọ mbinyeaka ụbọchị Fraịde iji gosi na ụlọọrụ Get Fit Ng emeela ya onye nnọchiteanya ha.

Leave a Reply