FeaturedIgbo News

CAN adọọla UNN aka na ntị maka ‘Witchcraft Conference’

Views

Ndị Christian Association of Nigeria, CAN, na Tọzde, dọrọ University of Nigeria, Nsukka aka na ntị gbasara nzukọ ha na-achọ ime nke gbadoro ụkwụ na amoosu.

A chọpụtara na emume nke B.I.C. Ijomah Centre for Policy and Research, UNN, haziri, ebutela ọtụtụ mmeghachiahụ.

CAN kpọkuru ndị mmadu ka ha mee ekpere otu ụbọchị ka enwe ike gbochie ya bụ nzukọ.

N’akwụkwọ ozi nke onyeisi oche CAN, Bishop Dr. Goddy Okafor nyere, o kwuru ka a kwụsị nhazi emume a ozigbo.

Leave a Reply