EntertainmentFeaturedIgbo News

Burna Boy: Ahụ dimkpa, ahụ ogologo imi ya

Views

Burna Boy, onye Naijiria na-akụ enwetala nturu ugo ọzọ maka egwu ya tụmadị nturu ugo ndị o nwetagoro n’afọ. Ahọrọ egwu Burna Boy maka Grammy Award nke afọ 2020.

Ndi otu ya na-akụ egwu, ndị dịka Simi, DJ Spinall, Wizkid na ndị ọzọ bunye kwara ya abọ ekele maka nturu ugo a.

AKA, onye ha na Burna Boy na-enwe nsogbu maka mwakpo Xenophobia, kelekwara Burna Boy maka ihe nrite a. Mana ndị Naijiria ji ohere gosie ihe dị ha n’obi.

Leave a Reply