FeaturedIgbo News

Buhari nyere iwu ka Ganduje chụtuo Emir Sanusi II – Kwankwaso

Views

Aka chịbụrụ Kano steeti bụ Omeiwu Rabiu Musa Kwankwaso ebola onyeisiala Muhammdu Buhari ebubo inye iwu ka a chụtuo Emir Sanusi Lamido II bụbụ Emir ndị Kano n’ụbọchị Mọnde.

gara n’ihu mee ka a mara na ọ gbaghị Emir Sanusi II akwụkwọ ugboro atọ dịka gọọmentị Kano siri bo ya n’ebubo.

Dịka ndị The Nation siri kọwaa, Omeiwu Kwankwaso kọwapụtara ihe ndị a niile n’ajụjụ ọnụ ndị BBC Hausa gbara ya n’ụbọchị Wenezde.

2 Comments

Leave a Reply