FeaturedIgbo News

Buhari ewepụ Festus Keyamo na ministrị na-ahụ maka Niger Delta

Views

Onyeisiala Muhammadu Buhari eweghariala Festus Keyamo na ministri nke e tinyere ya bụ ministrị na-ahụ maka Niger Delta gaa ministrị na-ahụ maka ọrụ ebe omeiwu Tayo Alasoadura bụ onye nke e wgara ministrị na-ahụ maka Niger Delta.

Leave a Reply