FeaturedIgbo News

Buhari ebinyela aka n’akwụkwọ nke gbasara imechi ịnyụ mposi n’ezi

Views

Onyeisi ala Muhammadu Buhari na Wenesde ebinyela aka n’akwụkwọ ‘Executive Order 009’ maka imechi ịnyụ mposi n’ezi n’obodo n’afọ 2025.

Isiokwu akwụkwọ iwu a bụ: ‘The Open Defecation-Free Nigeria by 2025 and Other Related Matters Order 2019’.

Onyeisi ala kwuru na nke a dị mkpa n’ihi na a gụnyere Naijiria dịka nke obodo abụọ ebe ndị mmadu kacha aga mkposi n’ezi.

Site n’iwu nke malitere na Wenesde, Naijiria kwesiri ịkwụ ịnyụ mposi n’ezi n’afọ 2025.

Leave a Reply