FeaturedPhotography

Buhari awụchie Russia maka Russia- Africa Summit

pics: @theasovilla
Views

Onyeisiala Naịjiria, Muhammadu Buhari wụchiri Sochi, Russia n’ isi ụtụtụ Tuzde 22/10/2020 maka ọgbakọ azụmahịa jikọrọ Russia na mba Afrika. Ndị ga-anọ na ya bụ ọgbakọ gụnyere onyeisiala Russia bụ Vladimir Putin na ndị isi mba Afrịka ndị ọzọ.

Leave a Reply