FeaturedIgbo News

Buharị akwado Ize-Iyamu ịzọ Gọvanọ Edo n’okpuru APC

Views

Onyeisiala Muhammadu Buharị akwadola ka Osagie Ize-Iyamu zọọ gọvanọ Edo steeti n’okpuru pati APC.

Ozi rutere Odumbog ntị kọwara na onyeisiala na Osagie Ize-Iyamu nwere ọgbakọ na Asọ Villa ụbọchị Fraịde gbasara ntuliaka ọkwa gọvanọ ndị Edo na-abịa n’ọdịniihu.

5 Comments

Leave a Reply