FeaturedIgbo News

Buhari agwala ọhanaeze na ọ gaghị achọ agba nke atọ n’ọchịchị ya

Views

Okwu Onyeisi ala Muhammadu Buhari kwuru na mmepe nzukọ National Executive Council tụrụ ndị mmadu n’anya n’ihi na o megidere ihe ha na-atụ anya ya.

Onyeisi ala Muhammadu Buhari kwuru na ọ chọghị ịchị ọchịchị nke agba nke atọ, dịka iwu Naijiria siri nye ntụziaka.

Ya mere, nke a ga-abụ ọchịchị ikpeazụ ya.

 

Leave a Reply