Igbo News

Bịa kọwaa ka gị na naira 2.5b siri gaa: ICPC

Views

Ụlọ ọrụ Independent Corrupt Practice and other related crime Commision agwala Lai Mohammed, onye bụbu Minista na-ahụ maka mgbasaozi na omenaala, ka ọ bịa kọwaa etu ya na ego siri gaa n’ụlọ ikpe dị n’Abuja.

Ego a dịka ICPC kwuru karịrị ijeri naira abụọ na nde nari ise (2.5b) nke ụlọ ọrụ National Broadcasting Commision (NBC).

Onye ọzọ a na-akpọpụkwa ụlọ ikpe bụ Ishaq Modibbo Kawu, onyeisi NBC maka imefu ego n’ụzọ na-ezighi ezi na maka izu ohi.

 

 

Leave a Reply