EntertainmentFeaturedIgbo News

BBNaija: Ndị mmadu akọchala ihe eserese Ike na Mercy nke ‘Mediaroomhub’

Views

Ndị mmadu na soshal midia akọchaala onye mmeri Big Brother nke afọ a, Mercy na enyi ya nwoke, Ike makai he eserese nke ha tinyere na soshal midia.

Mercy, na Mọnde kesara ihe eserese ya na soshal midia ebe o gosiri ike ya ma nọdụ ọdụ n’ụkwụ Ike.

Ihe eserese o tinyere e butela ọtụtụ okwu na soshal midia.

Onye  amara ọfụma na-eme ihe nkiri, Joke Silva, katọrọ akwa Mercy yi n’ihe eserese a.

Ọ jụrụ ihe mere ụmụ nwoke ga-eji yichie ahụ ma ụmụ nwanyị agbara ọtọ.

Leave a Reply