FeaturedIgbo Culture

BBNaija: CLO agwala Buhari ka o mechie emume BBNaija

Views

Ndị Civil Liberties Organization (CLO) agwala Onyeisi ala Muhammadu Buhari nakwa ndi Omeiwu ka ha mechie emume Big Brother Naija.

Otu a kwuru na emume a enweghi uru ọ na-abara ndi Naijiria.

N’okwu nke Onyeisi oche CLO nke dị n’Anambra, Vincent Ezekwụeme, ọ kpọrọ ndi isi okpukperechi ka ha kwuo okwu banyere ihe ọjọọ na-epu ome na Naijiria.

Ezekwụeme kwuru na ihe nkiri a na-eme ihere ma na-akụziri ndị ntorobịa agwa ọjọọ. o kwukwara na o nweghi ihe emume na-agbakwunye n’omenaala nke obodo a.

Leave a Reply