Gossips

BBN: mmeghachi ahụ ndi Naijiria gbasara Khafi na Gedoni

Views

Ndi Naijiria nakwa ndi na-eso emume BBN emegbariala ahụ maka ozi ha nwetara gbasar Khafi, onye uwe ojii nke Britain a ga-achụ n’ọrụ n’oge na-adịghị anya.

Ọtụtụ ndi Naijiria site igwe ‘Twitter’ ekwuputala ebumnobi ha gbasara ya bụ okwu:

Mana otu ọ dị ugbu a, ndi njikwa Khafi azaghachila ndi SUN UK,  ma gwa ha ka rịọ mgbaghara.

Otu a ka ndi njikwa Khafi siri dee:

Leave a Reply