FeaturedIgbo News

ASUU amalite Abụbụ Ọrụ ịdọ aka na Ntị

Views

Ndị Acdemic Staff Union of Universities (ASUU) amalitela abụbụ ọrụ ịdọ aka na ntị izuụka abụọ nke malitere na Mọnde, Maachị 9, 2020.

Onyeisi ndị ASUU bụ ọkn.Biodun Ogunyemi gbasara ozi a na ngwụcha ọgbakọ ndị isi ASUU ha mere n’ Enugu State University of Science and Technology (ESUT).

Ogunyemi mere ka a mata na ya bụ abụbụ ọrụ bụ iji mee gọọmentị etiti ka ha mezuo nkwkọrịta  ha dịka o siri dị n 2009 AUU-FG agreement. 2013 MoU, nakwa MoU 2017 nke enwebeghị nke gọọmentị etiti metụrụ aka.

Leave a Reply