Igbo News

ASUU AKWUSI ABUBU ORU

Views

Ka onwa Febuari gbara abali asaa n’afo 2019, ndi otu ASUU site n’onu onyeisi ha zisara ozi na abubu oru ha bidoro kemgbe onwa ato akwusila.

Nke a bu ka ha na ndi goomenti etiti nwechara ogbako kariri itoolu na-amitaghi mkpuru. O bu n’abali Toozdee bu Febuari 7 ka goomenti kwere binyere ndi ASUU aka n’akwukwo iji gosi na ha ekwerela n’ihe ndi ASUU kwuru. O bu n’ihi nke a ka onyeisi ndi ASUU  bu Prof. Prof Biodun Ogunyemi jiri zisaa ozi ka agumakwukwo malite na Mahadumobula n’ubochi Friday Febuari 8th 2019

Leave a Reply