Igbo NewsUncategorized

#AsabaMassacre: Ncheta Ụmụ Igbo Egburu N’ Asaba N’Afọ 1967.

Views

Ụbọchị tata, Ọktoba 7, 2020, mere ya afọ iri ise na atọ (53 years) ndị agha Nigerian Army jidere ụmụ nwoke Igbo karịrị Otu Puku gbuo n’Asaba, Delta state, nke a kpọrọ #AsabaMassacre. Iwe ndị agha Nigrian Army bụ na ndi Igbo bi na Asaba n’oge ahụ so na-akwado Biafra. Ya bụ ajọ ogbugbu bụ ihe jọgburu udele ma sigbuo nkakwụ n’ísì. Anyị na asị ka ndi nile nwụrụ anwụ ga n’ihu na-ezu ike na ndokwa.

Ọzọemena.

Leave a Reply