FeaturedIgbo News

APC eburu ikpe Oshiomole gakwu Buhari n’ Aso Villa

Views

Ndị gọvanọ na-achị n’okpuru pati APC(All Progressive Congress) na-echuzi Aso Villa ka mmiri kemgbe abalị ole na ole, ịga mata nkwụrụ onyeisiala Buharị n’isi Adams Oshiomole bụ onyeisi ndị APC na Naịjirịa.

gbaghara dabatara n’APC ụbọchị Wenezdee dịka otu ụlọikpe dị n’Abuja machiri Adams Oshiomole ịrụ ọrụ dịka onyeisi pati APC na Naịjirịa n’ihi ntaramahụhụ e nyere ya na wọọdụ ya dị n’Etsako, Edo steeti.

Maka akụkọ a n’uju, gaa Ọgbaghara adaa n’APC

Leave a Reply