FeaturedIgbo News

Anyị etinyela ego karịrị N634.6bn na Naịjiria – Multichoice

Views

Ndị ụlọọrụ Multichoice Naịjiria emeela ka ọhanaeze mara na ha etinyela ego karịrị ijeri naira narị isii na iri atọ na anọ, nde narị isii (N634.6bn) n’azụmahịa na Naịjiria bido n’afọ azụmahịa 2015/2016 ruo 2018/2019.

Gụọ: Ndị Oji Egbe awakpo ụlọ ndị Uweojii, bukọrọ egbe ha

N’akwụkwọ ozi nke ha dere a kpọrọ ‘Multichoice: Nigeria’s Socio-Economic Value’, ndị Multichoice mere ka a mata na ha akwalitela ndụ nde kwuru nde ndị Naịjiria site n’ime ihe ngosi na-amasị ma na-akwalite ndụ ndị mmadụ.

Leave a Reply