FeaturedIgbo News

Anambra steeti ekwuola na Mọnde bụ ụbọchị ezumike maka ncheta Zik

Views

Gọọmentị Anambra steeti ekwupụtala na Mọnde, Nọvemba 18, 2019, bụ ụbọchị ezumike maka ncheta Owelle nke Ọnitsha, Onye ọchịchị mbụ e nwere na Naijiria, Nnandi Azikiwe.

Onye odee akwụkwọ Gọvanọ Anambra Steeti, Mz. James Eze, kwuru na ụbọchị ezumike bụ maka ncheta ọmụmụ Nnamdi Azikiwe.

Leave a Reply