Uncategorized

Akụkọ Gbasara Egwuregwu Bọọlụ.

Views

Nnukwu onye egwu bọọlụ Argentina a mara n’ụwa nile bụ Messi etiwala aki oyibo nsugbe site na ịgwa otu egwuregwu football club ya bụ FC Barcelona na oge ya ezugo na ya bụ otu egwuregwu football club. Ọ kwụrụ na ya chọrọ ije na mba England ka ọ detụ EPL ọnụ hụkwanụ ihe ọ na-atọ ka ya. Nke a mere ndị nọ na isi ya bụ otu egwuregwu football club ji horo ntụtụ taa n’agbasi mgbọ ike ịhụ na ha mere ka nwa amadi ahụ bụ Messi ghara ịpụ na ya bụ otu egwuregwu football club maka na onye tụfuo ihe o ji ama mma, mma ya arụọ.

Odogwu Messi

Leave a Reply