EntertainmentFeaturedGossipsIgbo NewsVideos

Ajọ Nnụnụ aghọọ Mmadụ na Lagos

Views

Ndị mmadụ agbakọọla ka otu ajọ nnụnụ dara n’ala na Mushin Lagos wee ghọrọ mmadụ. Dịka ndị instablog9ja siri kọwaa, ya bụ nnụnụ dara n’ala, ngwa ngwa o ruru ala, ọ ghọrọ nwaanyị. Ndị nọ ebe ihe a mere na-ekwu na ya bụ nwaanyị bụ amosu nke jehiere ije were daa na Mushin.

Ihe onyoonyo a etinyela ndị mmadụ na gbagharịa.

Lee Onyoonyo si n’aka ndị Instablog9ja:

Leave a Reply