FeaturedIgbo News

Aha ndi Minister ga-eso Buhari rụọ ọrụ n’afọ 2019

Views

Muhammadu Buhari edepụtala aha ndi minister ga-eso ya arụ ọrụ ma ziga ya ụlọ omeiwu ebe a ga-enyocha ya.

N’ọchịchị ya nke mbu, o depụtara naani aha mmadu iri atọ na isii, ebe otu onye si na otu steeti nke Naijiria.ma ugbu a, ọ gbakwunyere mmadụ isii ọzọ mee ka ndi minister ndi a ruo iri anọ na abụọ.

O zigala aha ndi a n’ụlọ omeiwu n’ụbọchị Monde, ebe ha kwesiri ileba ya anya. N’agbanyeghi echiche ndi mmadu, naani mmadu iri na abụọ bụ ndi so ya rụọ ọrụ na gọọmenti ya gara aga laghachitere n’aha ndi ga-abụ minster ugbu a.

Aha ndi Minister Buhari:

Uchechukwu Ogah – Abia State

Muhammadu Musa Bello – Adamawa State

Senator Godswill Akpabio – Akwa Ibom State

Chris Ngige – Anambra State

Sharon Ikaezor – Anambra State

Adamu Adamu – Bauchi State

Ambassador Mariam Katagum – Bauchi State

Timipre Sylva – Bayelsa State

Senator George Akume – Benue State

Mustafa Baba Shehuri – Borno State

Festus Keyamo – Delta State

Ogbonnaya Onu – Ebonyi State

Goddy Jedy Agba – Cross River

Niyi Adebayo – Ekiti State

Osagie Ehanire – Edo State

Clement Ike – Edo State

Ali Isa Pantami – Gombe State

Emeka Nwajiuba – Imo State

Suleiman Adamu – Jigawa State

Zainab Ahmed – Kaduna State

Muhammad Mahmood – Kaduna State

Sabo Nanono – Kano State

Major General Bashir Salihi Magashi – Kano State

Hadi Sirika – Katsina State

Abubakar Malami – Kebbi State

Ramatu Tijjani – Kogi State

Babatunde Raji Fashola – Lagos State

Adeleke Mamora – Lagos State

Mohammed Abdullahi – Nasarawa State

Zubair Dada – Niger State

Olamilekan Adegbite – Ogun State

Paulen Talen – Plateau State

Maigarai Dingyadi – Sokoto State

Sale Mamman – Taraba State

Abubakar Aliyu – Yobe State

Sadiya Umar Faruk – Zamfara State

Geoffrey Onyeama – Enugu State

Lai Mohammed – Kwara State

Gbemisola Saraki – Kwara State

Olutayo Alasoadura – Ondo State

Rauf Aregbesola – Osun State

Rotimi Amaechi – Rivers State

Sunday Dare – Oyo State

Abubakar Aliyu – Yobe Stat

Leave a Reply