Entertainment

AFCON 2019: Ndi dị mkpa Gernot Rohr hapụrụ maka nsọmpi

Views

Onyeisi nlekọta otu egwuregwu Super Eagles bụ Gernot Rohr akpọọla mmadu iri abụọ na atọ ga-agba bọọlụ nke AFCON 2019 n’ọnwa a.

Ndi ama ama ọ hapụrụ bụ Kelechi Iheanacho nke na-agbara Leicester City bọọlụ na Semi Ajayi nke Rotherham United.

Nke a bụ ndi ọ họrọ:

Ndi ochegoolu (goalkeepers): Francis Uzoho, Ikechukwu Ezenwa, Daniel Akeyi

Ndi na-agbachite (defenders): Olaoluwa Aina, Abdullahi Shehu, Chidozie Awaziem, William Ekong, Leon Balogun, Kenneth Omeruo, Jamilu Collins

Ndi na-agba n’etiti (midfielders): Mikel John Obi, Wilfred Ndidi, Oghene Karo Etebo, John Ogu

Ndi na-agba n’ihu (forward): Ahmed Musa, Victor Osimhen, Moses Simon, Henry Onyekwuru, Odion Ighalo, Alexander Iwobi, Samuel Kanu, Paul Onuachu, Samuel Chukwueze.

Leave a Reply