FeaturedIgbo News

A mala Allen Onyema ikpe maka igwu wayo n’America

Views

Onyeisi Air Peace, Allen Ifechukwu Athan Onyema, ka a mara ikpe maka wayo.

E kwuru na o bupuru ego ruru nde dollar iri na abụọ ($20m), site na Naijiria, ma tinye ego a n’ụlọakụ dị na US. E kwukwara na o jiri akwụkwọ adigboroja tinye ego a.

E kwukwara na aka Ejiroghene Eghagha, onye na-arụ n’Airpeace dị n’ohi a.

Akwụkwọ ozi Department of Justice, Northern District of Georgia zitere kwuru na aka ndi a eboro ebubo dị ọcha ruo mgbe e kpechara ha ikpe n’ụlọikpe.

https://www.justice.gov/usao-ndga/pr/ceo-ngeria-airline-indicted-bank-fraud-and-money-laundering

Leave a Reply