FeaturedIgbo News

A gbanwela aha Ministri nke mgbasaozi

Views

Federal Executive Council (FEC) na nzukọ ha nwere na Wenesde, nke Osote Onyeisi ala, Yemi Osibanjo bụ onyeisi oche ha, akwadola maka mgbanwe aha ‘Ministry of Communications’.

Ihe a na-akpọzi Ministri a ugbu a bụ ‘Ministry of Communications and Digital Economy’.

Onye mere ka ọhanaeze mara bụ onye nkwuchiteọnụ Onyeisi ala Muhammadu Buhari, Ahmed Bashir.

O kwuru ya site n’igwe Twitter ya. Lee ihe o dere ebe a:

Leave a Reply