FeaturedIgbo News

A ga-ebido ịkwụ ụgwọ ọnwa #35,000 na Lagos na Nọvemba

Views

Gọvanọ Lagos steeti, Babajide Sanwo-Olu, emela ihe niile e kwesiri ime maka ọkwụkwụ #35,000 nke ga-ebido na Nọvemba, 2019.

E nwere mkpebi a n’ọtụtụ nzukọ nke enwere n’etiti ndị Joint Public Service Negotiating Council (JNC) na Lagos State Government, nke Nigeria Labour Congress (NLC) na Trade Union Congress (TUC) gbara aka ebe ya.

Rasaq Adio Falade, Onyeisi oche JNC, kwuru na mkpebi niile na nkwekọrịta ha niile biri na Fraide a.

Leave a Reply