FeaturedIgbo News

A chụtuola Trump

Views

Ndị ụlọ omeiwu US emeela ntuliaka ‘ọsa enwe akwụ, uze enwe akwụ’ were chụtuo Donald Trump, onyeisiala mba USA.

Ọ bụrụla onyeisiala nke atọ a chuturu dịka onyeisiala na mba US.

Ndị Politicsnigeria mere ka a mata na e mere ntuliaka a maka ụzọ ihe abụọ;

–              Trump ji ikike ya eme ihe masịrị ya,

–              Ọ naghị edebe iwu ndị omeiwu

E mere ntuliaka ịchụtu Donald Trump ụbọchị Wenezde 18th Disemba 2019.

Nke a bụ ka ntuliaka siri gaa

Ebubo nke mbụ

Democrats: Ntuli 230 (ee)

Republican: Ntuli 197(mba)

Ebubo nke abụọ

Democrats: Ntuli 229 (ee)

Republican: Ntuli 195(mba)

Leave a Reply